Hosia 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-ezute ha dị ka anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya,+ m ga-adọwa obi ha. M ga-eri ha n’ebe ahụ dị ka ọdụm;+ anụ ọhịa ga-adọrisị ha.+ Emọs 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 dị nnọọ ka mgbe mmadụ na-agba ọsọ n’ihi ọdụm, anụ ọhịa bea ezute ya; dị ka mgbe ọ banyere n’ụlọ wee tụkwasị aka ná mgbidi, agwọ ataa ya.+
8 M ga-ezute ha dị ka anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya,+ m ga-adọwa obi ha. M ga-eri ha n’ebe ahụ dị ka ọdụm;+ anụ ọhịa ga-adọrisị ha.+
19 dị nnọọ ka mgbe mmadụ na-agba ọsọ n’ihi ọdụm, anụ ọhịa bea ezute ya; dị ka mgbe ọ banyere n’ụlọ wee tụkwasị aka ná mgbidi, agwọ ataa ya.+