Job 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na akụ́ nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile dị n’ime m,+Nke mmụọ m na-aṅụ nsí ya;+Oké ụjọ nke si n’ebe Chineke nọ ji m.+ Job 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị na-agbara ya ụta+ agbawo m gburugburu;Ọ gbapuwo m akụrụ,+ o nweghịkwa ọmịiko;Ọ wụpụwo ihe dị n’akpa ilu m n’ala.
4 N’ihi na akụ́ nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile dị n’ime m,+Nke mmụọ m na-aṅụ nsí ya;+Oké ụjọ nke si n’ebe Chineke nọ ji m.+
13 Ndị na-agbara ya ụta+ agbawo m gburugburu;Ọ gbapuwo m akụrụ,+ o nweghịkwa ọmịiko;Ọ wụpụwo ihe dị n’akpa ilu m n’ala.