Jeremaya 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche+ dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn,+ tinyere ndị chịliri aka elu wee gbakwute ya nakwa ndị ọzọ a hapụrụ ndụ. Jeremaya 52:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Nebukadreza, Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị Juu dị narị mkpụrụ obi asaa na iri anọ na ise n’agha.+ Mkpụrụ obi niile ahụ dị puku anọ na narị isii.
9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche+ dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn,+ tinyere ndị chịliri aka elu wee gbakwute ya nakwa ndị ọzọ a hapụrụ ndụ.
30 N’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Nebukadreza, Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị Juu dị narị mkpụrụ obi asaa na iri anọ na ise n’agha.+ Mkpụrụ obi niile ahụ dị puku anọ na narị isii.