1 Ndị Eze 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O jikwa ọlaedo machie ụlọ ahụ dum,+ ruo mgbe e wuchara ụlọ ahụ dum; o jikwa ọlaedo machie+ ebe ịchụàjà+ ahụ dum nke dị nso n’ọnụ ụlọ ahụ nke dị n’ime ime.
22 O jikwa ọlaedo machie ụlọ ahụ dum,+ ruo mgbe e wuchara ụlọ ahụ dum; o jikwa ọlaedo machie+ ebe ịchụàjà+ ahụ dum nke dị nso n’ọnụ ụlọ ahụ nke dị n’ime ime.