Aịzaya 51:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghị otu n’ime ụmụ niile ọ mụrụ+ nke na-eduzi ya, ọ dịghịkwa otu n’ime ụmụ niile ọ zụlitere nke jidere ya aka.+
18 Ọ dịghị otu n’ime ụmụ niile ọ mụrụ+ nke na-eduzi ya, ọ dịghịkwa otu n’ime ụmụ niile ọ zụlitere nke jidere ya aka.+