Levitikọs 26:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ha ga na-adagide ibe ha dị ka à ga-asị na ha na-agba ọsọ n’ihi mma agha, n’enweghị onye na-achụ ha, unu agaghị enwe ike iguzogide ndị iro unu.+ Jeremaya 52:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị a bụ ndị Nebukadreza dọọrọ n’agha: n’afọ nke asaa, ọ dọọrọ puku ndị Juu atọ na iri abụọ na atọ n’agha.+ Ezikiel 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ‘M ga-akpọpụtakwa unu n’ime ya ma nyefee unu n’aka ndị mba ọzọ,+ meekwa ihe e kpere n’ikpe n’isi unu.+
37 Ha ga na-adagide ibe ha dị ka à ga-asị na ha na-agba ọsọ n’ihi mma agha, n’enweghị onye na-achụ ha, unu agaghị enwe ike iguzogide ndị iro unu.+
28 Ndị a bụ ndị Nebukadreza dọọrọ n’agha: n’afọ nke asaa, ọ dọọrọ puku ndị Juu atọ na iri abụọ na atọ n’agha.+
9 ‘M ga-akpọpụtakwa unu n’ime ya ma nyefee unu n’aka ndị mba ọzọ,+ meekwa ihe e kpere n’ikpe n’isi unu.+