Job 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na akụ́ nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile dị n’ime m,+Nke mmụọ m na-aṅụ nsí ya;+Oké ụjọ nke si n’ebe Chineke nọ ji m.+ Aịzaya 63:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ha nupụrụ isi,+ meekwa ihe wutere mmụọ nsọ ya.+ O wee ghọọrọ ha onye iro.+ O busoro ha agha.+ Jeremaya 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mụ onwe m ga-eji aka a gbatịrị agbatị na ogwe aka dị ike na iwe na ọnụma na oké iwe+ buso unu agha.+ Jeremaya 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị niile hụrụ gị n’anya nke ukwuu echefuwo gị.+ Ọ bụghị gị ka ha na-achọ. N’ihi na apịawo m gị ụtarị onye iro,+ bụ́ ụtarị onye obi tara mmiri,+ n’ihi ọtụtụ njehie gị;+ mmehie gị adịwo ukwuu.+
4 N’ihi na akụ́ nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile dị n’ime m,+Nke mmụọ m na-aṅụ nsí ya;+Oké ụjọ nke si n’ebe Chineke nọ ji m.+
5 Mụ onwe m ga-eji aka a gbatịrị agbatị na ogwe aka dị ike na iwe na ọnụma na oké iwe+ buso unu agha.+
14 Ndị niile hụrụ gị n’anya nke ukwuu echefuwo gị.+ Ọ bụghị gị ka ha na-achọ. N’ihi na apịawo m gị ụtarị onye iro,+ bụ́ ụtarị onye obi tara mmiri,+ n’ihi ọtụtụ njehie gị;+ mmehie gị adịwo ukwuu.+