Ezikiel 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jiri ụlọ a na-enupụ isi+ tụọ ilu, kwuokwa banyere ha, sị,“‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Sikwasị ite e ji esi nri nke nwere ọnụ obosara; sikwasị ya n’ekwú, gbanyekwa ya mmiri.+
3 Jiri ụlọ a na-enupụ isi+ tụọ ilu, kwuokwa banyere ha, sị,“‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Sikwasị ite e ji esi nri nke nwere ọnụ obosara; sikwasị ya n’ekwú, gbanyekwa ya mmiri.+