Ezikiel 24:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ezikiel aghọworo unu ihe àmà nke ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Dị ka ihe niile o mere si dị, otú ahụ ka unu ga-eme. Mgbe ihe a ga-eme,+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Onyenwe unu Jehova.’”’”+
24 Ezikiel aghọworo unu ihe àmà nke ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Dị ka ihe niile o mere si dị, otú ahụ ka unu ga-eme. Mgbe ihe a ga-eme,+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Onyenwe unu Jehova.’”’”+