Ọrụ Ndịozi 2:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 O kwuru ọtụtụ ihe ndị ọzọ wee gbaa àmà nke ọma. Ọ gbakwara ha ume, sị: “Bụrụnụ ndị a ga-azọpụta n’ọgbọ a gbagọrọ agbagọ.”+ 1 Timoti 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Na-elezi onwe gị+ na ozizi gị+ anya mgbe niile. Nọgide n’ihe ndị a, n’ihi na site n’ime otú a, ị ga-azọpụta onwe gị, zọpụtakwa ndị na-ege gị ntị.+
40 O kwuru ọtụtụ ihe ndị ọzọ wee gbaa àmà nke ọma. Ọ gbakwara ha ume, sị: “Bụrụnụ ndị a ga-azọpụta n’ọgbọ a gbagọrọ agbagọ.”+
16 Na-elezi onwe gị+ na ozizi gị+ anya mgbe niile. Nọgide n’ihe ndị a, n’ihi na site n’ime otú a, ị ga-azọpụta onwe gị, zọpụtakwa ndị na-ege gị ntị.+