Aịzaya 54:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Lee! Ọ bụ m kere omenkà, bụ́ onye na-afụ+ eko+ wee kpụpụta ngwá ọgụ. Ọ bụkwa mụ onwe m kere onye na-ebibi ihe+ ka o bibie ihe. Jeremaya 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ékò+ agbawo ọkụ. Ọ bụ opu ka ha nwetara n’ọkụ ha.+ Onye na-anụcha ọla anọwo na-anụchasi ọla ike n’efu, e wepụghị ndị ọjọọ.+
16 “Lee! Ọ bụ m kere omenkà, bụ́ onye na-afụ+ eko+ wee kpụpụta ngwá ọgụ. Ọ bụkwa mụ onwe m kere onye na-ebibi ihe+ ka o bibie ihe.
29 Ékò+ agbawo ọkụ. Ọ bụ opu ka ha nwetara n’ọkụ ha.+ Onye na-anụcha ọla anọwo na-anụchasi ọla ike n’efu, e wepụghị ndị ọjọọ.+