Ezikiel 21:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 M ga-awụkwasị gị ọnụma m. M ga-afụkwasị gị ọkụ nke oké iwe m,+ m ga-enyefekwa gị n’aka ndị na-adịghị eche echiche, ndị nwere nkà n’ibibi ihe.+
31 M ga-awụkwasị gị ọnụma m. M ga-afụkwasị gị ọkụ nke oké iwe m,+ m ga-enyefekwa gị n’aka ndị na-adịghị eche echiche, ndị nwere nkà n’ibibi ihe.+