Ọpụpụ 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Emegbula onye mbịarambịa,+ ebe ọ bụ na unu onwe unu amatawo otú mkpụrụ obi onye mbịarambịa na-adị, n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+
9 “Emegbula onye mbịarambịa,+ ebe ọ bụ na unu onwe unu amatawo otú mkpụrụ obi onye mbịarambịa na-adị, n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+