Ezikiel 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘“Ma ndị ahụ obi ha na-agbaso ihe arụ ha na ihe ha ndị jọgburu onwe ha,+ m ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’”+ Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị:+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
21 “‘“Ma ndị ahụ obi ha na-agbaso ihe arụ ha na ihe ha ndị jọgburu onwe ha,+ m ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’”+
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+