Ezikiel 23:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 I wee na-eme ka e cheta omume rụrụ arụ i mere mgbe ị bụ nwa agbọghọ, mgbe a pịrị gị aka n’ara malite n’oge ị nọ n’Ijipt+ gaa n’ihu, n’ihi ara agbọghọbịa gị.+
21 I wee na-eme ka e cheta omume rụrụ arụ i mere mgbe ị bụ nwa agbọghọ, mgbe a pịrị gị aka n’ara malite n’oge ị nọ n’Ijipt+ gaa n’ihu, n’ihi ara agbọghọbịa gị.+