Ezikiel 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị rụrụ ebe ndị dị elu+ gị n’isi ụzọ ọ bụla, wee malite ime ka ịma mma gị bụrụ ihe arụ,+ jagheekwara onye ọ bụla nke na-agafe agafe ụkwụ gị,+ wee mee ka akwụna ị na-agba dị ukwuu.+ Emọs 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “‘Bịanụ na Betel mebie iwu.+ Na-emebinụ iwu ọtụtụ ugboro na Gilgal.+ Wetanụ àjà unu n’ụtụtụ; wetakwanụ otu ụzọ n’ụzọ iri unu n’ụbọchị nke atọ.+
25 Ị rụrụ ebe ndị dị elu+ gị n’isi ụzọ ọ bụla, wee malite ime ka ịma mma gị bụrụ ihe arụ,+ jagheekwara onye ọ bụla nke na-agafe agafe ụkwụ gị,+ wee mee ka akwụna ị na-agba dị ukwuu.+
4 “‘Bịanụ na Betel mebie iwu.+ Na-emebinụ iwu ọtụtụ ugboro na Gilgal.+ Wetanụ àjà unu n’ụtụtụ; wetakwanụ otu ụzọ n’ụzọ iri unu n’ụbọchị nke atọ.+