Jeremaya 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee! E nwere ndị si n’ala dị n’ebe ugwu na-abịa, e nwere nnukwu mba nke a ga-esi n’ime ime ụwa kpọtee.+ Jeremaya 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihe nketa m+ dị m ka nnụnụ na-eri anụ nke tụrụ àgwà; nnụnụ ndị na-eri anụ gbara ya gburugburu.+ Bịanụ, zukọtanụ, unu anụ niile nọ n’ọhịa; kpọtanụ ha ka ha rie anụ.+
22 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee! E nwere ndị si n’ala dị n’ebe ugwu na-abịa, e nwere nnukwu mba nke a ga-esi n’ime ime ụwa kpọtee.+
9 Ihe nketa m+ dị m ka nnụnụ na-eri anụ nke tụrụ àgwà; nnụnụ ndị na-eri anụ gbara ya gburugburu.+ Bịanụ, zukọtanụ, unu anụ niile nọ n’ọhịa; kpọtanụ ha ka ha rie anụ.+