Ezikiel 16:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “M ga-ekpekwa gị ikpe a na-ekpe ndị inyom a lụ alụ bụ́ ndị na-akwa iko+ nakwa ndị inyom na-awụfu ọbara,+ m ga-enyekwa gị ọbara ọnụma na nke ekworo.+
38 “M ga-ekpekwa gị ikpe a na-ekpe ndị inyom a lụ alụ bụ́ ndị na-akwa iko+ nakwa ndị inyom na-awụfu ọbara,+ m ga-enyekwa gị ọbara ọnụma na nke ekworo.+