Abụ Ọma 75:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na e nwere iko dị n’aka Jehova,+Mmanya dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwara ya agwa.Ọ ga-agbapụtakwa ikè mmanya dị n’iko ahụ;Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya.”+ Aịzaya 51:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Teta, teta, bilie ọtọ, gị Jeruselem,+ gị onye ṅụworo iko ọnụma nke Jehova ji n’aka ya.+ Ị ṅụwo iko ahụ, bụ́ iko nke na-eme ka a na-adagharị adagharị, ị ṅụkpọwo ya.+
8 N’ihi na e nwere iko dị n’aka Jehova,+Mmanya dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwara ya agwa.Ọ ga-agbapụtakwa ikè mmanya dị n’iko ahụ;Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya.”+
17 “Teta, teta, bilie ọtọ, gị Jeruselem,+ gị onye ṅụworo iko ọnụma nke Jehova ji n’aka ya.+ Ị ṅụwo iko ahụ, bụ́ iko nke na-eme ka a na-adagharị adagharị, ị ṅụkpọwo ya.+