Ezikiel 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M wee hụ, ma, lee! e nwere wiil anọ dị n’akụkụ ndị cherọb ahụ, otu wiil dị n’akụkụ otu cherọb, otu wiil adịrị n’akụkụ cherọb ibe ya.+ Wiil ndị ahụ na-egbu maramara dị ka nkume krisolaịt. Mkpughe 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E nwekwara ihe a pụrụ ịkpọ oké osimiri nke yiri enyo,+ nke dị ka kristal, n’ihu ocheeze ahụ. N’etiti ocheeze ahụ nakwa gburugburu ocheeze ahụ, e nwere ihe anọ dị ndụ+ ndị jupụtara n’anya ma n’ihu ma n’azụ.
9 M wee hụ, ma, lee! e nwere wiil anọ dị n’akụkụ ndị cherọb ahụ, otu wiil dị n’akụkụ otu cherọb, otu wiil adịrị n’akụkụ cherọb ibe ya.+ Wiil ndị ahụ na-egbu maramara dị ka nkume krisolaịt.
6 E nwekwara ihe a pụrụ ịkpọ oké osimiri nke yiri enyo,+ nke dị ka kristal, n’ihu ocheeze ahụ. N’etiti ocheeze ahụ nakwa gburugburu ocheeze ahụ, e nwere ihe anọ dị ndụ+ ndị jupụtara n’anya ma n’ihu ma n’azụ.