Ezikiel 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ọ bụ ndị unu e gburu egbu, bụ́ ndị unu tọgbọrọ n’ime ya, bụ anụ,+ ọ bụkwa obodo a bụ ite ahụ e ji esi nri nke nwere ọnụ obosara;+ a ga-akpọpụtakwa unu n’ime ya.’”+ Ezikiel 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ‘M ga-akpọpụtakwa unu n’ime ya ma nyefee unu n’aka ndị mba ọzọ,+ meekwa ihe e kpere n’ikpe n’isi unu.+
7 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ọ bụ ndị unu e gburu egbu, bụ́ ndị unu tọgbọrọ n’ime ya, bụ anụ,+ ọ bụkwa obodo a bụ ite ahụ e ji esi nri nke nwere ọnụ obosara;+ a ga-akpọpụtakwa unu n’ime ya.’”+
9 ‘M ga-akpọpụtakwa unu n’ime ya ma nyefee unu n’aka ndị mba ọzọ,+ meekwa ihe e kpere n’ikpe n’isi unu.+