Jeremaya 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, ọ́ bụghị ikwesị ntụkwasị obi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiwo ha ihe,+ ma ha adaghị ọrịa.+ I kpochapụrụ ha.+ Ha jụrụ ịnara ịdọ aka ná ntị.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa nkume dị elu.+ Ha jụrụ ịlọghachi.+ Jeremaya 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ékò+ agbawo ọkụ. Ọ bụ opu ka ha nwetara n’ọkụ ha.+ Onye na-anụcha ọla anọwo na-anụchasi ọla ike n’efu, e wepụghị ndị ọjọọ.+
3 Jehova, ọ́ bụghị ikwesị ntụkwasị obi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiwo ha ihe,+ ma ha adaghị ọrịa.+ I kpochapụrụ ha.+ Ha jụrụ ịnara ịdọ aka ná ntị.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa nkume dị elu.+ Ha jụrụ ịlọghachi.+
29 Ékò+ agbawo ọkụ. Ọ bụ opu ka ha nwetara n’ọkụ ha.+ Onye na-anụcha ọla anọwo na-anụchasi ọla ike n’efu, e wepụghị ndị ọjọọ.+