Ezikiel 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-awụpụ iwe m dum,+ m ga-emekwa ka ọnụma m nke m wụkwasịrị ha dajụọ,+ m ga-akasikwa onwe m obi;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo okwu n’ihi na m chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ mgbe m ga-awụkwasị ha ọnụma m dum. Ezikiel 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mụ onwe m ga-ejikwa ọnụma mee ihe.+ Anya m agaghị eme ebere, agaghịkwa m enwe ọmịiko.+ Ha ga-eji oké olu kpọkuo m, ma agaghị m anụ olu ha.”+
13 M ga-awụpụ iwe m dum,+ m ga-emekwa ka ọnụma m nke m wụkwasịrị ha dajụọ,+ m ga-akasikwa onwe m obi;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo okwu n’ihi na m chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ mgbe m ga-awụkwasị ha ọnụma m dum.
18 Mụ onwe m ga-ejikwa ọnụma mee ihe.+ Anya m agaghị eme ebere, agaghịkwa m enwe ọmịiko.+ Ha ga-eji oké olu kpọkuo m, ma agaghị m anụ olu ha.”+