Job 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A ga-eli ndị ya fọrọ ndụ n’oge e nwere ihe otiti na-egbu mmadụ,Ụmụ nwaanyị ha ndị di ha nwụrụ agaghịkwa akwa ákwá.+ Abụ Ọma 78:64 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 64 E jikwa mma agha gbuo ndị nchụàjà ya,+Ndị inyom ha di ha nwụrụ ebeghịkwa ákwá.+
15 A ga-eli ndị ya fọrọ ndụ n’oge e nwere ihe otiti na-egbu mmadụ,Ụmụ nwaanyị ha ndị di ha nwụrụ agaghịkwa akwa ákwá.+