Aịzaya 59:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anyị na-asụ ude, anyị niile, dị ka anụ ọhịa bea; anyị na-eru uju, na-ebe ubé dị ka nduru.+ Anyị nọ na-ele anya ikpe ziri ezi,+ ma ọ dịghị nke dịnụ; anyị nọkwa na-ele anya nzọpụta, ma ọ dị anya n’ebe anyị nọ.+
11 Anyị na-asụ ude, anyị niile, dị ka anụ ọhịa bea; anyị na-eru uju, na-ebe ubé dị ka nduru.+ Anyị nọ na-ele anya ikpe ziri ezi,+ ma ọ dịghị nke dịnụ; anyị nọkwa na-ele anya nzọpụta, ma ọ dị anya n’ebe anyị nọ.+