Ezikiel 33:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee ruo mgbe a dọrọsịịrị anyị n’agha, n’afọ nke iri na abụọ ya, n’ọnwa nke iri, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, na onye si na Jeruselem gbapụta bịakwutere m,+ sị: “E tikpọwo obodo ahụ!”+
21 O wee ruo mgbe a dọrọsịịrị anyị n’agha, n’afọ nke iri na abụọ ya, n’ọnwa nke iri, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, na onye si na Jeruselem gbapụta bịakwutere m,+ sị: “E tikpọwo obodo ahụ!”+