Ezikiel 21:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ị ga-abụrụ ọkụ nkụ.+ Ọbara gị ga-adị n’etiti ala ahụ. A gaghị echeta gị, n’ihi na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.’”+
32 Ị ga-abụrụ ọkụ nkụ.+ Ọbara gị ga-adị n’etiti ala ahụ. A gaghị echeta gị, n’ihi na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.’”+