Aịzaya 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Okwu e kwuru megide Ijipt:+ Lee! Jehova nọ n’elu ígwé ojii+ nke ji ọsọ na-abata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru nke Ijipt ga-ama jijiji n’ihi ya,+ obi ga-alọkwa ndị Ijipt mmiri n’obodo ha.+ Jeremaya 25:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Fero bụ́ eze Ijipt na ndị na-ejere ya ozi na ndị o mere ndị isi na ndị ya niile;+ Jeremaya 43:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-abata bibie ala Ijipt.+ Onye ọ bụla ajọ ọrịa ga-egbu, ajọ ọrịa ga-egbu ya, onye ọ bụla a ga-adọrọ n’agha, a ga-adọrọ ya n’agha, onye ọ bụla mma agha ga-egbu, mma agha ga-egbu ya.+ Ezikiel 31:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, gwa Fero eze Ijipt na ndị ya,+ sị,“‘Ị̀ dị ka ònye n’ịdị ukwuu gị?
19 Okwu e kwuru megide Ijipt:+ Lee! Jehova nọ n’elu ígwé ojii+ nke ji ọsọ na-abata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru nke Ijipt ga-ama jijiji n’ihi ya,+ obi ga-alọkwa ndị Ijipt mmiri n’obodo ha.+
11 Ọ ga-abata bibie ala Ijipt.+ Onye ọ bụla ajọ ọrịa ga-egbu, ajọ ọrịa ga-egbu ya, onye ọ bụla a ga-adọrọ n’agha, a ga-adọrọ ya n’agha, onye ọ bụla mma agha ga-egbu, mma agha ga-egbu ya.+