Aịzaya 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Osimiri ga na-esi ísì; ọwa mmiri niile nke Naịl Ijipt ga-atalata wee kpọọ nkụ.+ Ahịhịa amị+ na achara ga-erekasị. Ezikiel 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Kwuo okwu, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị, Fero, eze Ijipt,+ bụ́ nnukwu anụ mmiri+ nke gbatịrị onwe ya n’etiti ọwa mmiri niile nke Naịl ya,+ onye sịrị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl, ọ bụ m meere ya onwe m.’+
6 Osimiri ga na-esi ísì; ọwa mmiri niile nke Naịl Ijipt ga-atalata wee kpọọ nkụ.+ Ahịhịa amị+ na achara ga-erekasị.
3 Kwuo okwu, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị, Fero, eze Ijipt,+ bụ́ nnukwu anụ mmiri+ nke gbatịrị onwe ya n’etiti ọwa mmiri niile nke Naịl ya,+ onye sịrị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl, ọ bụ m meere ya onwe m.’+