Aịzaya 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ụbọchị ahụ, Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị, ọ ga-ama jijiji,+ nọrọkwa n’ụjọ n’ihi aka nke Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ya.+ Jeremaya 46:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Gịnị mere m ji hụ ka oké ụjọ jidere ha? Ha na-alaghachi azụ, a na-egwerikwa ndị dike ha; ha agbawo ọsọ, ha eleghịkwa anya n’azụ.+ Ụjọ dị ebe niile,’+ ka Jehova kwuru.
16 N’ụbọchị ahụ, Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị, ọ ga-ama jijiji,+ nọrọkwa n’ụjọ n’ihi aka nke Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ya.+
5 “‘Gịnị mere m ji hụ ka oké ụjọ jidere ha? Ha na-alaghachi azụ, a na-egwerikwa ndị dike ha; ha agbawo ọsọ, ha eleghịkwa anya n’azụ.+ Ụjọ dị ebe niile,’+ ka Jehova kwuru.