Daniel 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ahụ́ ya yiri nkume krisolaịt,+ ihu ya dịkwa ka àmụ̀mà,+ anya ya dị ka ọwa na-enwu ọkụ,+ ogwe aka ya na ebe ụkwụ ya yiri ọla kọpa na-egbuke egbuke,+ olu ya na-ada ka mkpọtụ ìgwè mmadụ na-eme. Mkpughe 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ụkwụ ya dịkwa ka ezigbo ọla kọpa+ nke na-egbukepụ n’oké ọkụ; olu ya+ na-ada ka ọtụtụ mmiri.
6 Ahụ́ ya yiri nkume krisolaịt,+ ihu ya dịkwa ka àmụ̀mà,+ anya ya dị ka ọwa na-enwu ọkụ,+ ogwe aka ya na ebe ụkwụ ya yiri ọla kọpa na-egbuke egbuke,+ olu ya na-ada ka mkpọtụ ìgwè mmadụ na-eme.