Ezikiel 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ọnwụ ndị a na-ebighị úgwù ka ị ga-anwụ n’aka ndị mba ọzọ,+ n’ihi na mụ onwe m ekwuwo ya,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
10 “‘Ọnwụ ndị a na-ebighị úgwù ka ị ga-anwụ n’aka ndị mba ọzọ,+ n’ihi na mụ onwe m ekwuwo ya,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”