36 Mmụọ ozi+ Jehova wee gaa gbuo otu narị puku na iri puku mmadụ asatọ na puku ise n’ebe ndị Asiria mara ụlọikwuu.+ Mgbe ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ, lee, ha niile bụ ozu ozu.+
11 M ga-agafere n’oké osimiri wee kpatara mmiri ya nsogbu;+ m ga-etida ebili mmiri nke oké osimiri,+ ogbu mmiri niile nke Naịl ga-ata.+ M ga-eweda ihe Asiria ji anya isi ala,+ mkpanaka+ Ijipt agaghị adịkwa.+