Jeremaya 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jeremaya wee bịakwute Gedalaya+ nwa Ahaịkam na Mizpa,+ ya na ya wee biri n’etiti ndị ya bụ́ ndị fọdụrụ n’ala ahụ. Jeremaya 52:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nebuzaradan onyeisi ndị nche hapụrụ ụfọdụ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’ala ahụ ka ha fọdụ wee bụrụ ndị ọrụ ubi vaịn na ndị a na-amanye ịrụ ọrụ.+
6 Jeremaya wee bịakwute Gedalaya+ nwa Ahaịkam na Mizpa,+ ya na ya wee biri n’etiti ndị ya bụ́ ndị fọdụrụ n’ala ahụ.
16 Nebuzaradan onyeisi ndị nche hapụrụ ụfọdụ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’ala ahụ ka ha fọdụ wee bụrụ ndị ọrụ ubi vaịn na ndị a na-amanye ịrụ ọrụ.+