Jeremaya 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Bienụ onwe unu úgwù maka Jehova, biekwanụ obi unu úgwù,+ unu ndị Juda na ndị bi na Jeruselem; ka ọnụma m ghara inwuru dị ka ọkụ, o wee ree unu, n’enweghị onye ga-emenyụ ya, n’ihi omume ọjọọ unu.”+
4 Bienụ onwe unu úgwù maka Jehova, biekwanụ obi unu úgwù,+ unu ndị Juda na ndị bi na Jeruselem; ka ọnụma m ghara inwuru dị ka ọkụ, o wee ree unu, n’enweghị onye ga-emenyụ ya, n’ihi omume ọjọọ unu.”+