2 Ndị Eze 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ha egeghị ntị,+ kama Manase nọ na-arafu ha ime ihe ọjọọ+ karịa mba+ ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel. 2 Ihe E Mere 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Manase+ wee na-arafu Juda+ na ndị bi na Jeruselem ime ihe ọjọọ karịa+ mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.+
9 Ma ha egeghị ntị,+ kama Manase nọ na-arafu ha ime ihe ọjọọ+ karịa mba+ ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.
9 Manase+ wee na-arafu Juda+ na ndị bi na Jeruselem ime ihe ọjọọ karịa+ mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.+