Jeremaya 44:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na unu surere ihe nsure ọkụ,+ mehiekwa Jehova+ wee ghara irube isi n’ihe Jehova kwuru,+ unu ejeghịkwa ije n’iwu ya+ nakwa n’ụkpụrụ ya nakwa n’ihe ncheta ya, ọ bụ ya mere ọdachi a ji dakwasị unu taa.”+
23 N’ihi na unu surere ihe nsure ọkụ,+ mehiekwa Jehova+ wee ghara irube isi n’ihe Jehova kwuru,+ unu ejeghịkwa ije n’iwu ya+ nakwa n’ụkpụrụ ya nakwa n’ihe ncheta ya, ọ bụ ya mere ọdachi a ji dakwasị unu taa.”+