11 “Ebe ọ bụ na Manase+ eze Juda emewo ihe arụ+ ndị a, o mewo ihe ọjọọ karịa ihe niile ndị Amọraịt+ mere, bụ́ ndị biri n’ebe ahụ tupu ya onwe ya, o wee jiri arụsị ya ndị na-asọ oyi ka nsị mee ka ọbụna Juda mehie.+
47 Ọ bụghị naanị na i jere ije n’ụzọ ha, ọ bụghịkwa naanị na i mere ihe arụ ha mere,+ kama nwa mgbe nta, ị malitere ọbụna ime omume na-eweta mbibi n’ụzọ gị niile karịa ka ha mere.+