2 Ndị Eze 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ụmụ Izrel wee na-etinye aka n’ihe na-ezighị ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ha,+ na-ewukwara onwe ha ebe ndị dị elu+ n’obodo ha niile, malite n’ụlọ nche+ nke ndị nche ruo n’obodo e wusiri ike; 2 Ihe E Mere 36:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọbụna ndị isi nchụàjà+ niile na mmadụ niile mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi nke ukwuu, dị ka ihe arụ+ niile nke mba ndị ọzọ si dị, ha wee merụọ ụlọ Jehova, nke o doro nsọ na Jeruselem.+
9 ụmụ Izrel wee na-etinye aka n’ihe na-ezighị ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ha,+ na-ewukwara onwe ha ebe ndị dị elu+ n’obodo ha niile, malite n’ụlọ nche+ nke ndị nche ruo n’obodo e wusiri ike;
14 Ọbụna ndị isi nchụàjà+ niile na mmadụ niile mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi nke ukwuu, dị ka ihe arụ+ niile nke mba ndị ọzọ si dị, ha wee merụọ ụlọ Jehova, nke o doro nsọ na Jeruselem.+