6 “‘N’ihi na m gakwaghị enwe ọmịiko n’ebe ndị bi n’ala a nọ,’+ ka Jehova kwuru. ‘Ya mere, lee, m na-eme ka ụmụ mmadụ chọta onwe ha, onye ọ bụla n’aka mmadụ ibe ya+ nakwa n’aka eze ya;+ ha ga-egwepịakwa ala a, ọ dịghịkwa onye m ga-anapụta n’aka ha.’”+