Zekaraya 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ndị agadi nwoke na ndị agadi nwaanyị ga-anọdụ ala n’ámá ndị dị na Jeruselem,+ onye ọ bụla ga-eji mkpara+ ya n’aka n’ihi ịdị ogologo ndụ.
4 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ndị agadi nwoke na ndị agadi nwaanyị ga-anọdụ ala n’ámá ndị dị na Jeruselem,+ onye ọ bụla ga-eji mkpara+ ya n’aka n’ihi ịdị ogologo ndụ.