Zekaraya 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha mere ka obi ha+ dị ka nkume emụri ka ha ghara irube isi n’iwu+ nakwa n’okwu Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru site na mmụọ ya,+ site n’ọnụ ndị amụma oge mbụ;+ Jehova nke ụsụụ ndị agha wee wee oké iwe.”+
12 Ha mere ka obi ha+ dị ka nkume emụri ka ha ghara irube isi n’iwu+ nakwa n’okwu Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru site na mmụọ ya,+ site n’ọnụ ndị amụma oge mbụ;+ Jehova nke ụsụụ ndị agha wee wee oké iwe.”+