Abụ Ọma 79:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+ Jeremaya 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 m ga-emekwa ka ha ghọọ ihe na-akpata ịma jijiji na ndị ọdachi ga-adakwasị n’alaeze niile nke ụwa,+ meekwa ka ha ghọọ ihe nkọcha na ihe e ji atụ ilu na ihe ịkwa emo+ na ihe a bụrụ ọnụ+ n’ebe niile m ga-achụsasị ha.+ Abụ Ákwá 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+
4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+
9 m ga-emekwa ka ha ghọọ ihe na-akpata ịma jijiji na ndị ọdachi ga-adakwasị n’alaeze niile nke ụwa,+ meekwa ka ha ghọọ ihe nkọcha na ihe e ji atụ ilu na ihe ịkwa emo+ na ihe a bụrụ ọnụ+ n’ebe niile m ga-achụsasị ha.+
15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+