Abụ Ọma 141:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Dị ka mgbe mmadụ warisịrị nkụ wụsa n’ala,Otú a ka a ghasaworo ọkpụkpụ anyị n’ọnụ Shiol.+ Aịzaya 49:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Zayọn nọ na-asị: “Jehova ahapụwo m,+ Jehova echefuwokwa m.”+