Ezikiel 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, buo amụma ihe a ga-eme Gọg,+ sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị, Gọg, gị onyeisi Mishek+ na Tubal.+
39 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, buo amụma ihe a ga-eme Gọg,+ sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị, Gọg, gị onyeisi Mishek+ na Tubal.+