Ezikiel 38:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-esi n’ala gị bịa, site n’ime ime ebe ugwu,+ gị na ọtụtụ ndị so gị. Ha niile na-agba ịnyịnya. Ha bụ ìgwè mmadụ, ee, ọtụtụ ndị agha.+ Ezikiel 39:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘M ga-awụkwasị ọkụ n’ahụ́ Megọg+ nakwa n’ahụ́ ndị bi n’agwaetiti n’obi iru ala;+ ndị mmadụ ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.
15 Ị ga-esi n’ala gị bịa, site n’ime ime ebe ugwu,+ gị na ọtụtụ ndị so gị. Ha niile na-agba ịnyịnya. Ha bụ ìgwè mmadụ, ee, ọtụtụ ndị agha.+
6 “‘M ga-awụkwasị ọkụ n’ahụ́ Megọg+ nakwa n’ahụ́ ndị bi n’agwaetiti n’obi iru ala;+ ndị mmadụ ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.