Joel 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 m ga-achịkọtakwa mba niile+ ma mee ka ha gbadata na ndagwurugwu Jehọshafat;+ m ga-ekpe ha ikpe n’ebe ahụ n’ihi ndị m nakwa n’ihi ihe nketa m bụ́ Izrel,+ bụ́ ndị ha chụsasịrị ná mba dị iche iche; ha kesakwara ala m.+
2 m ga-achịkọtakwa mba niile+ ma mee ka ha gbadata na ndagwurugwu Jehọshafat;+ m ga-ekpe ha ikpe n’ebe ahụ n’ihi ndị m nakwa n’ihi ihe nketa m bụ́ Izrel,+ bụ́ ndị ha chụsasịrị ná mba dị iche iche; ha kesakwara ala m.+