Ezikiel 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ma ọ bụ, ọ bụrụ na ọ bụ mma agha ka m mere ka ọ bịakwasị ala ahụ,+ ọ bụrụkwa na mụ asị: “Ka mma agha banye n’ala a,” ọ bụrụkwa na mụ ebipụ mmadụ na anụ ụlọ na ya,+
17 “‘Ma ọ bụ, ọ bụrụ na ọ bụ mma agha ka m mere ka ọ bịakwasị ala ahụ,+ ọ bụrụkwa na mụ asị: “Ka mma agha banye n’ala a,” ọ bụrụkwa na mụ ebipụ mmadụ na anụ ụlọ na ya,+