Mkpughe 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, o buru m pụọ site n’ike nke mmụọ nsọ gaa ná nnukwu ugwu dị oké elu,+ o gosikwara m obodo nsọ+ ahụ bụ́ Jeruselem ka o si n’eluigwe, n’ebe Chineke nọ, na-agbadata,+
10 Ya mere, o buru m pụọ site n’ike nke mmụọ nsọ gaa ná nnukwu ugwu dị oké elu,+ o gosikwara m obodo nsọ+ ahụ bụ́ Jeruselem ka o si n’eluigwe, n’ebe Chineke nọ, na-agbadata,+