Levitikọs 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 A ga-emekwa ka ọkụ ebe ịchụàjà ahụ na-ere. Ọ gaghị anyụ anyụ. Onye nchụàjà ga na-esonye nkụ+ na ya kwa ụtụtụ ma na-edo anụ àjà nsure ọkụ n’usoro n’elu ya, ọ ga-esurekwa abụba niile nke anụ àjà udo n’ọkụ n’elu ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ga na-arụkwa ọrụ unu kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ,+ na ọrụ unu kwesịrị ịrụ n’ebe ịchụàjà ahụ,+ ka m ghara iweso ụmụ Izrel iwe+ ọzọ.
12 A ga-emekwa ka ọkụ ebe ịchụàjà ahụ na-ere. Ọ gaghị anyụ anyụ. Onye nchụàjà ga na-esonye nkụ+ na ya kwa ụtụtụ ma na-edo anụ àjà nsure ọkụ n’usoro n’elu ya, ọ ga-esurekwa abụba niile nke anụ àjà udo n’ọkụ n’elu ya.+
5 Unu ga na-arụkwa ọrụ unu kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ,+ na ọrụ unu kwesịrị ịrụ n’ebe ịchụàjà ahụ,+ ka m ghara iweso ụmụ Izrel iwe+ ọzọ.